Azealia Banks
Ọdịdị
Azealia Banks
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Azealia Banks |
aha enyere | Amanda |
aha ezinụlọ ya | Banks |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Mee 1991 |
Ebe ọmụmụ | Harlem |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ụdị ọrụ ya | na-ede |
ebe agụmakwụkwọ | Fiorello H. LaGuardia High School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 |
Ọmụma Mmekọahụ | bisexuality |
ngwa egwu | olu egwụ |
diskografi | Azealia Banks discography |
ụdị | egwu hip hop, hip house, dance-pop |
webụsaịtị | http://www.azealiabanks.com |
Azealia Amanda Banks nke ha mụ̀rụ̀ na Ọ́nwá 5, 31, 1991, bu ónyé Amerika na gụ́ rapu, na bù̧ ábụ̀, n'èdékwá ókwú ábụ̀. Banks tòrò nà Harlem ímé Ámá úkwú Nyu Yọkụ y'à g'í lé ákwụ́kwọ́ nà LaGuardia High School of Performing Arts, y'à dápụ̀tá ị́ lézíé ihnyé gbásárá ùkwè. Na áfọ̀ 2008 ọ́ tụ̀rụ̀ onwe ya áhà "Miss Banks" y'è bídó í páfụ̀tá égwú shí nà MySpace, yá bá íbè ùkwè nke XL Recordings m̀gbè ọ́ dị̀ áfọ̀ 17.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Azealia Banks. |