Belinda Effah
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Belinda Effah |
Aha ọmụmụ | Belinda Effah, Grace-Charis Bassey Effah |
aha enyere | Belinda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Disemba 1989 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Cross River |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | Africa Magic Viewers' Choice Awards, 2014 Golden Icons Academy Movie Awards, ELOY Awards, Nollywood Movies Awards, Africa Movie Academy Awards |
webụsaịtị | https://www.belindaeffahofficial.com |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Belinda Effah | |
---|---|
Born | Belinda Uyu Effah 14 Disemba 1989 Cross River State, Nigeria |
Nationality | Nigerian |
Occupation | Actress |
Years active | 2005–present |
Website | Templeeti:Url |
Grace-Charis Bassey Effah (amụrụ na Disemba 14, 1989) bụ onye na-eme ihe ngosi na mgbasa ozi na Naịjirịa. Ọ meriri ihe nrite kachasị mma nke onyinye afọ na 9th Africa Movie Academy Awards . [1]
Mmalite Ndu na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Grace-Charis Bassey dịka Belinda Uyu Effah [2] na Disemba 14, 1989, na Cross River State, steeti dị n'ụsọ osimiri na ndịda Naịjirịa . [3] Ọ nwere agụmakwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị na Hillside International Nursery & Primary School na ụlọ akwụkwọ nke ndi Nigerian Navy , Port Harcourt n'otu n'otu. Ọ gara n'ihu n'ọmụmụ ihe ya na Mahadum Calabar, nke ọ gbasiri ukwu na mmụta jenetiks na mmụta bayo-teknoloji. [4] Sire N'ajụjụ ọnụ a gbara ya na akwụkwọ akụkọ The Punch, o kwuru na ụdị mkpachapụ anya nke nna ya tinyere n'ebe ụmụ iri na anọ ya nọ nyere aka n'ịkpụzi ọrụ ya.
Ọrụ Nollywood
[dezie | dezie ebe o si]O mere mpụta izizi telivishọn ya na usoro ihe nkiri 2005 bụ́ Shallow Waters . Mgbe nke a gasịrị, o were ezumike n'usoro ihe nkiri ahụ iji gosipụta na ihe ihe omume ngosi bụ Next Movie Star . Ọ bụ onyenke ise, a chụpụghịkw a ya n'ụlọ. [5] [6]
Ọ bụbu onye mgbasa ozi telivishọn nke Sound City, ụlọ ọrụ ntụrụndụ na Naijiria. Agbanyeghị, ọ hapụrụ ọdụ ahụ wee malite ihe ngosi TV nke ya akpọrọ Lunch Break with Belinda . [7] [8]
Ihe nkiri Tv
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Ọrụ | Ihe edeturu | |
---|---|---|---|
Shallow water | |||
The Room |
The Tales of Eve
Filmografii
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ihe edeturu | |
---|---|---|---|---|
2018 | Nne nwanyi | Effi | A mụrụ ya na Cape Town, South Africa. Nke a bụ Belinda Effah, Daniel Lloyd & Jason Maydew | |
Java's House | ||||
Kokoma | ||||
Udeme Mmi | ||||
Mrs Somebody | ||||
Enquire | ||||
Alan Poza | Bunmi | |||
Apaye | ||||
Jump and pass | ||||
Lonely Heart | ||||
Misplaced | ||||
The Hunters | ||||
After the proposal | ||||
Cat and mouse | ||||
Princess Ekanem | ||||
Biger Ladies | ||||
Azonto Babes | ||||
2015 | The Bankers | Daisy Aburi | ||
2016 | Lost Pride | Jenny | ||
Ojuju Calabar | ||||
Stop | ||||
Keeping Secrets | ||||
Luke of Lies | ||||
Folly | ||||
Bambitious | ||||
So in love | ||||
Being Single | ||||
Here's and Villians | ||||
Black Val |
Nkwado
[dezie | dezie ebe o si]Award | Category | Film | Result |
---|---|---|---|
2012 | Best of Nollywood Awards | Most Promising Act (female) | Kokomma| style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie |
Golden Icons Academy Awards[9] | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | ||
2013 | Nollywood Movies Awards | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | |
Nollywood Movies Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
Africa Movie Academy Awards | Most Promising Act | Udeme Mmi| style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | |
Ntanta Award | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | ||
2014 | ELOY Awards[10] | Movie Actress of the Year | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |
2014 | 2014 Golden Icons Academy Movie Award | Best Supporting Actress | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie |
2016 | Africa Magic Viewers' Choice Awards[11] | Best Actress in a Drama | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Working with Majid Michel was a Revelation for me. nigeriafilms.com. Archived from the original on 18 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ Nollywood actress Belinda Effah changes name. vanguardngr.com (2021-04-21). Retrieved on 2021-05-30.
- ↑ PHOTOS: Nollywood Actress Belinda Effah Poses In Wedding Dress. News.naij.com (2014-04-16). Retrieved on 2014-04-20.
- ↑ I Like to see heads turn when I step out. dailyindependentnig.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ It's been Tough being an actress. Tribune Nigeria Newspaper. Archived from the original on 5 February 2014. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ Messing around in Nollywood is not for me. vanguardngr.com. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ I cant stop people from making passes at me - Belinda Effah. dailyindependentng.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ I can marry an Actor. punchng.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ Nollywood New IT Girl: Check out GIAMA Best new actress new photos. bellanaija.com. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ Seyi Shay, Toke Makinwa, Mo’Cheddah, DJ Cuppy, Others Nominated. Chinedu Adiele. Archived from the original on 3 July 2017. Retrieved on 20 October 2014.
- ↑ AMVCA 2016: Full nomination list (2015-12-11).