Bose Samuel
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Samuel |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Mee 1998 |
Ebe ọmụmụ | Akure |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
ụdị egwuregwu | wrestling |
so na | wrestling at the 2018 Commonwealth Games – women's freestyle 53 kg, wrestling at the 2019 African Games |
Bose Samuel bụ onye Naịjiria na-agba mgba. Ọ bụ onye nrite ọla ọcha na African Games yana onye ritere ọla nchara na Commonwealth Games.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N’afọ 2018, o meriri ma rite ọla nchara n’egwuregwu igba mgba ụmụ nwanyị na Katigorị 53kg na 2018 Commonwealth Games nke e mere na Gold Coast, Ọstụrelia. [1] N'afọ 2019, ọ nọchitere anya Naịjirịa na 2019 African Games nke e mere na Rabat, Moroko, were merie ma rite ọla ọcha n'emume mgba ụmụ nwanyị nke 53kg[2][3]
N'afọ 2020, o meriri ma rite ọla ọcha na emume ụmụ nwanyị nke katigori 53kg na 2020 African Wrestling Championships nke e mere na Algiers, Ọljeria.[4] [5] Ọ sọrọ mpi na 2021 African & Oceania Wrestling Olympic Qualification Tournament ma nwee olileanya i ru eru maka asọmpi 2020 Summer Olympics na Tokyo, Japan.
Mpụtara dị ukwuu
[dezie | dezie ebe o si]Year | Tournament | Location | Result | Event |
---|---|---|---|---|
2018 | Commonwealth Games | Gold Coast, Australia | 3rd | Freestyle 53 kg |
2019 | African Games | Rabat, Morocco | 2nd | Freestyle 53 kg |
2020 | African Wrestling Championships | Algiers, Algeria | 2nd | Freestyle 53 kg |
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Barker. "Kumar and Wiebe stake claims for greatness with Commonwealth Games wrestling victories at Gold Coast 2018", InsideTheGames.biz, 12 April 2018. Retrieved on 10 February 2020.
- ↑ 2020 African Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 16 June 2020. Retrieved on 16 June 2020.
- ↑ Olanowski. "Adekuoroye Climbs to World No. 1 After Winning Fifth African Title", United World Wrestling, 8 February 2020. Retrieved on 9 February 2020.
- ↑ Olanowski, Eric. "Adekuoroye Climbs to World No. 1 After Winning Fifth African Title", United World Wrestling, 8 February 2020.
- ↑ 2020 African Wrestling Championships Results Book.